Ezikiel 2:5 Bible Nso (IGBOB)

Ma ha onwe-ha, ma ha gānu, ma ha gāghara, (n'ihi na ulo nnupu-isi ka ha bu,) ha gāmara na onye-amuma anọwo n'etiti ha.

Ezikiel 2

Ezikiel 2:3-7