Ezikiel 14:1-3 Bible Nso (IGBOB)

1. Ufọdu nime ndi-okenye Israel we biakutem, nọdu ala n'irum.

2. Okwu Jehova we ruem nti, si,

3. Nwa nke madu, ndikom ndia emewo ka arusi nile ha ba n'obi-ha, ọ bu kwa ihe-isu-ngọngọ nke ajọ omume-ha ka ha tiyere na ncherita-iru ha: #M'gēkwe ka ha juam ase ma-ọli?

Ezikiel 14