Emos 5:18 Bible Nso (IGBOB)

Ahuhu diri unu ndi nāchọsi ubọchi Jehova ike! ùrù gini ka ubọchi Jehova gābara unu? ubọchi ahu bu ọchichiri, ọ bughi ìhè.

Emos 5

Emos 5:10-19