Emos 3:7 Bible Nso (IGBOB)

N'ezie Onye-nwe-ayi Jehova agaghi-eme ihe, ma ọ buru na O kpugheghi ìzù nzuzo Ya nye ndi-orù-Ya, bú ndi-amuma-Ya.

Emos 3

Emos 3:1-15