Emos 3:10 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na ha amaghi ime ihe ziri ezi, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta), bú ndi nākpakọba ihe-ike na ipunara-madu-ihe n'ulo-elu nile ha.

Emos 3

Emos 3:7-15