Eklisiastis 8:1 Bible Nso (IGBOB)

Ònye di ka onye mara ihe? ònye nāma kwa akukọ-isi okwu? Amam-ihe madu nēnye iru-ya ìhè, ike nke iru-ya nāb͕anwe kwa.

Eklisiastis 8

Eklisiastis 8:1-6