Eklisiastis 7:25 Bible Nso (IGBOB)

M'chighariri, mu onwem na obim, ima na iledo, na ichọsi amam-ihe na ichè-èchìchè ike, na ima na nmebi-iwu bu nzuzu, ima kwa na nzuzu bu iwi-ara:

Eklisiastis 7

Eklisiastis 7:16-26