Eklisiastis 5:1 Bible Nso (IGBOB)

Debe ukwu-gi mb͕e i nējeru ulo Chineke; n'ihi na ibiaru nso inu anu di nma kari ichu àjà ndi-nzuzu: n'ihi na ha adighi-ama na ha nēme ihe ọjọ.

Eklisiastis 5

Eklisiastis 5:1-4