Eklisiastis 3:17 Bible Nso (IGBOB)

Mu onwem siri n'obim, Onye ezi omume na onye nēmebi iwu ka Chineke gēkpe: n'ihi na mb͕e diri ihe ọ bula anēme na n'ihi ọlu ọ bula n'ebe ahu.

Eklisiastis 3

Eklisiastis 3:8-21