Eklisiastis 2:7 Bible Nso (IGBOB)

ab͕ataram orù-ndikom na ndinyom nēje ozi, umu-ulo di-kwa-ram; ọtutu ihe-nnweta, bú ìgwè ehi na ìgwè ewu na aturu, di-kwa-ram, kari ndi nile burum uzọ nime Jerusalem:

Eklisiastis 2

Eklisiastis 2:2-15