Eklisiastis 12:9 Bible Nso (IGBOB)

Ma tukwasi nka, n'ihi na Onye-nkpọkọta mara ihe, ọ nọ nēzí ndi-ya ihe-ọmuma; ọ ṅa-kwa-ra nti, we gwuputa, me ka ọtutu ilu dizie.

Eklisiastis 12

Eklisiastis 12:3-14