Eklisiastis 11:8 Bible Nso (IGBOB)

E, ọ buru na madu adi ndu ọtutu arọ, ya ṅuria nime ha nile; ma ya cheta ubọchi nile nke ọchichiri, n'ihi na ha gāba uba. Ihe nile nke nābia bu ihe-efu.

Eklisiastis 11

Eklisiastis 11:1-10