Deuteronomi 33:8 Bible Nso (IGBOB)

Ọ we kwue ihe bayere Livai, si,Izu-okè-Gi na Ìhè-Gi diri onye-ebere-Gi,Onye I nwara na Masa,Onye Gi na ya nēse okwu n'akuku miri Meriba;

Deuteronomi 33

Deuteronomi 33:1-17