Deuteronomi 33:3 Bible Nso (IGBOB)

E, Ọ nāhu ndi nke Ya nile n'anya;Ndi nsọ Ya nile di n'aka-gi:Ndi ahu we nọdu ala n'ukwu-gi;Onye ọ bula gānata ufọdu nime okwu-gi.

Deuteronomi 33

Deuteronomi 33:2-6