Deuteronomi 33:24 Bible Nso (IGBOB)

O we kwue ihe bayere Asha, si,Onye agọziri agọzi n'umu ka Asha bu;Ka ihe-ya tọ umu-nne-ya utọ,Ka ọ zọye kwa ukwu-ya na manu.

Deuteronomi 33

Deuteronomi 33:18-29