Deuteronomi 33:19 Bible Nso (IGBOB)

Ha gākpọ ndi nile bia n'ugwu;N'ebe ahu ka ha gāchu àjà ezi omume:N'ihi na njuputa nke oké osimiri nile ka ha gāmí dika ara,Ya na ihe nile zoro ezo nke ezoro n'ájá.

Deuteronomi 33

Deuteronomi 33:11-23