Deuteronomi 32:6 Bible Nso (IGBOB)

Ùnu nēnyeghachi Jehova otú a,Unu ndi-nzuzu ndi nāmaghi ihe?Ọ̀ bughi ya onwe-ya bu nna-gi onye nwetaworo gi?Ya onwe-ya emewo gi, me kwa ka i guzosie ike.

Deuteronomi 32

Deuteronomi 32:1-15