Deuteronomi 32:4 Bible Nso (IGBOB)

Oké nkume ahu, ihe zuru okè ka ọlu-Ya bu:N'ihi na uzọ-Ya nile bu ikpé ziri ezi:Chineke Nke kwesiri ntukwasi-obi, Nke nēnweghi ajọ omume,Onye ezi omume na onye ziri ezi ka Ọ bu.

Deuteronomi 32

Deuteronomi 32:1-13