Deuteronomi 32:21 Bible Nso (IGBOB)

Ha onwe-ha ewerewo ihe nābughi Chineke mem ka M'kwo ekworo;Ha ewerewo ihe-efu nile ha kpasuem iwe:Mu onwem gēwere kwa ndi nābughi ndi me ha ka kwo ekworo;Mba nzuzu ka M'gēwere kpasue ha iwe.

Deuteronomi 32

Deuteronomi 32:11-27