Aisaia 38:16 Bible Nso (IGBOB)

Onye-nwe-ayi, ihe ndia ka madu ji adi ndu,Ọ bu kwa nime ha ka ndu mọm dichasi:I gēme kwa ka aru dim ike; Gi me kwa ka m'di ndu.

Aisaia 38

Aisaia 38:10-22