Aisaia 30:6 Bible Nso (IGBOB)

Ibu eboro anumanu nile nke Negeb.N'ala ahuhu na nkpà, ebe nne-ọdum na oke-ọdum na aju-ala na agwọ yiri ọku nēfe efe si abia, ka ha nēbu àkù-ha nile n'ubu umu-inyinya-ibu, na ihe-ha nile di oké ọnu-ahia n'okpu-azu camel, ijekuru otù ndi nāgaghi-abara ha urù.

Aisaia 30

Aisaia 30:1-12