Abù Ọma 99:1-3 Bible Nso (IGBOB)

1. Jehova bu eze; ka ndi nile di iche iche ma jijiji:Ọ nēbi n'etiti cherubim; ka uwa me nkpatu.

2. Jehova di uku nime Zaion;Onye di elu ka Ọ bu kwa n'elu ndi nile di iche iche.

3. Ka ha kele aha-Gi nke di uku, nke anātu kwa egwu ya:Onye nsọ ka Ọ bu.

Abù Ọma 99