Abù Ọma 98:6-8 Bible Nso (IGBOB)

6. Chirinu opì na olu opì-ikeTisie nkpu ọṅù ike n'iru Eze, bù Jehova.

7. Ka oké osimiri bib͕ọ, na ùjú-ya;Elu-uwa dum madu bi, na ndi bi nime ya;

8. Ka osimiri nile kua aka-ha;Ka ugwu tie nkpu ọṅù n'otù;

Abù Ọma 98