Abù Ọma 97:1-3 Bible Nso (IGBOB)

1. Jehova bu eze; ka uwa tegharia egwu ọṅù;Ka ala bara uba nke di oké osimiri buruburu ṅuria.

2. Igwe-oji na oké ọchichiri di Ya buruburu:Ezi omume na ikpé ziri ezi bu ọnọdu guzosiri ike nke oche-eze-Ya.

3. Ọku nāga n'iru Ya,Nēsure kwa ndi-nkpab͕u-Ya buruburu.

Abù Ọma 97