Abù Ọma 92:9 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na, le, ndi-iro-Gi, Jehova,N'ihi na, le, ndi-iro-Gi gāla n'iyì;Ndi nile nke nālu ajọ ihe gēkesa onwe-ha.

Abù Ọma 92

Abù Ọma 92:7-13