Abù Ọma 92:7 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ndi nēmebi iwu nāma akwukwọ dika ihe-ọkukú,Mb͕e ndi nile nke nalu ajọ ihe nāwa kwa okoko-osisi;Ọ bu ka ewe kpochapu ha rue mb͕e nile ebighi-ebi:

Abù Ọma 92

Abù Ọma 92:1-9