Abù Ọma 92:4 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na I mewo ka m'ṅuria site n'ọlu-Gi, Jehova:Ọ bu n'ọlu nile nke aka-Gi ka m'gēti nkpu ọṅù.

Abù Ọma 92

Abù Ọma 92:1-8