Abù Ọma 89:50 Bible Nso (IGBOB)

Onye-nwe-ayi, cheta ita-uta ndi-orù-Gi;Eburuwom n'obim ita-uta nke ndi nile di iche iche bara uba;

Abù Ọma 89

Abù Ọma 89:48-51