Abù Ọma 89:19 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ahu I gwara ndi-ebere-Gi okwu n'ọhù,Si, Atukwasiwom iye-aka n'aru dike;Emewom ka otù onye arọputaworo n'etiti ndim di elu.

Abù Ọma 89

Abù Ọma 89:10-24