Abù Ọma 88:5 Bible Nso (IGBOB)

Anọm n'etiti ndi nwuru anwu, buru onye nwere onwe-ya,Dika ndi eb͕uru eb͕u ndi nēdina n'ílì,Ndi I nēchetaghi ọzọ;Ndi ahu bu kwa ndi ebipuworo n'aka-Gi.

Abù Ọma 88

Abù Ọma 88:1-8