Abù Ọma 87:5-6 Bible Nso (IGBOB)

5. Ọ bu kwa Zaion ka agēkwu okwu bayere ya, si, Onye na onye ọ bula ka amuru nime ya;Ọzọ, Ya onwe-ya, bú Onye kachasi ihe nile elu, gēme ka o guzosie ike.

6. Jehova gāgu, mb͕e O ji de ndi nile di iche iche n'akwukwọ, si,Nka ka amuru n'ebe ahu. Selah

Abù Ọma 87