Abù Ọma 86:2 Bible Nso (IGBOB)

Debe nkpuru-obim; n'ihi na onye-ebere ka m'bu:Gi onwe-gi Chinekem, zọputa orù-Gi nke nātukwasi obi na Gi.

Abù Ọma 86

Abù Ọma 86:1-11