Abù Ọma 85:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Jehova, ihe ala-Gi atọwo Gi utọ:I mewo ndi Jekob adọtara n'agha ka ha lata.

2. I bupuwo ajọ omume ndi-Gi,I kpuchiwo nmehie-ha nile. Selah

Abù Ọma 85