Abù Ọma 79:10 Bible Nso (IGBOB)

N'ìhi gini ka mba nile nāsi, Òle ebe Chineke-ha nọ?Ka amara ya n'etiti mba nile n'anya-ayi,Bú ibọ̀-ọ́bọ̀ ọbara nke ndi-orù-Gi nke awusiworo.

Abù Ọma 79

Abù Ọma 79:9-12