Abù Ọma 78:8 Bible Nso (IGBOB)

Ghara kwa idi ka ndi bu nna-ha,Ndi bu ọb͕ọ nēwezuga onwe-ha nke nānupu kwa isi;Ọb͕ọ ndi nēdozighi obi-ha,Ndi mọ-ha nēkwesighi ntukwasi-obi n'ebe Chineke nọ.

Abù Ọma 78

Abù Ọma 78:5-10