Abù Ọma 78:69 Bible Nso (IGBOB)

O we wue ebe nsọ Ya dika ebe di elu,Dika uwa nke Ọ tọrọ ntọ-ala-ya rue mb͕e ebighi-ebi.

Abù Ọma 78

Abù Ọma 78:66-71