Abù Ọma 78:31 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e iwe Chineke kwugoro elu dika anwuru-ọku imegide ha,We b͕ue ufọdu n'etiti ndi-ha nke mara abuba,Ọ bu kwa umu-okorọbia nke Israel ka o mere ka ha ruru ala.

Abù Ọma 78

Abù Ọma 78:23-41