Abù Ọma 76:10-11 Bible Nso (IGBOB)

10. N'ihi na ọnuma madu gēkele Gi:I gēji ọnuma nile nke fọduru ke n'úkwù.

11. Kwenu nkwa, kwughachi kwa Jehova, bú Chineke-unu:Ka ndi nile ndi nọ Ya buruburu bukue onye ahu di egwu abu.

Abù Ọma 76