Abù Ọma 76:1-3 Bible Nso (IGBOB)

1. Onye amaworo na Juda ka Chineke bu:N'Israel ka aha-Ya di uku.

2. Ọ bu kwa na Selem ka ulo-ntu-Ya di Ebe-obibi-Ya di kwa na Zaion.

3. N'ebe ahu ka Ọ b͕ajiri àkú nile nēb͕u àmùmà nke uta;Na ọta, na mma āgha, na agha. Selah

Abù Ọma 76