Abù Ọma 72:18-19 Bible Nso (IGBOB)

18. Onye agọziri agọzi ka Jehova, bú Chineke, bu, bú Chineke nke Israel,Onye nání Ya nālu oké ọlu di iche iche:

19. Ihe agọziri agọzi ka aha nsọpuru Ya bu kwa rue mb͕e ebighi-ebi;Ka uwa nile juputa kwa na nsọpuru-Ya.Amen, na Amen.

Abù Ọma 72