Abù Ọma 72:16 Bible Nso (IGBOB)

Ka ọtutu ọka di n'ala n'elu ugwu nile;Nkpuru-ya ganēme nkpatu dika Lebanon:Madu gēsi kwa n'obodo wa okoko-osisi dika ihe akuru n'ala.

Abù Ọma 72

Abù Ọma 72:7-19