Abù Ọma 72:14 Bible Nso (IGBOB)

Ọ gēsi n'aka nzọb͕u na n'aka ime-ihe-ike b͕aputa nkpuru-obi-ha;Ọbara-ha gādi kwa oké ọnu-ahia n'anya-ya.

Abù Ọma 72

Abù Ọma 72:12-19