Abù Ọma 72:12 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na ọ gānaputa ob͕eye mb͕e o nētiku ya;Ọ gānaputa kwa onye ewedara n'ala mb͕e ọ dighi onye nēyere ya aka.

Abù Ọma 72

Abù Ọma 72:7-19