Abù Ọma 71:18-21 Bible Nso (IGBOB)

18. Ọzọ, ọbuná ure agadi na isi-awọ arapulam, Chineke;Rue mb͕e m'gēgosi ọb͕ọ ọzọ ogwe-aka-GiGosi kwa onye ọ bula nke gābia idi-ike-Gi.

19. Ọzọ, ezi omume-Gi, Chineke, nādiru ebe di elu;Gi Onye meworo ihe uku di iche iche, Chineke, ònye di ka Gi?

20. Gi, Onye meworo ka ayi hu ọtutu nkpab͕u nke jọ-kwa-ra njọ,I gēme ka ayi di kwa ndu ọzọ,Me kwa ka ayi si n'ob͕u-miri nile nke uwa rigoputa ọzọ.

21. Me ka idi-ukum bakari uba,Gi chighari kwa kasiem obi.

Abù Ọma 71