Ọ buru na madu echigharighi, Ọ gāmu mma-agha-Ya ka ọ di nkọ;Ọ zọwo uta-Ya ukwu ikwe ya, dozie ya ib͕a.