1. Jehova, bú Chinekem, na Gi ka m'b͕abàworo:Zọputam n'aka ndi nile nēsob͕um, naputakwam n'aka-ha:
2. Ka ọ ghara idọka nkpuru-obim dika ọdum,Nētipia ya, mb͕e onye-nnaputa adighi.
3. Jehova, bú Chinekem, ọ buru na emewom nka;Ọ buru na ajọ omume di n'ọbu-akam abua;