Abù Ọma 7:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Jehova, bú Chinekem, na Gi ka m'b͕abàworo:Zọputam n'aka ndi nile nēsob͕um, naputakwam n'aka-ha:

2. Ka ọ ghara idọka nkpuru-obim dika ọdum,Nētipia ya, mb͕e onye-nnaputa adighi.

Abù Ọma 7