Abù Ọma 69:32-34 Bible Nso (IGBOB)

32. Ndi di ume-ala n'obi ahuwo ya, ha nāṅuri:Unu ndi nāchọ Chineke, ka obi-unu di ndu.

33. N'ihi na Jehova nēge nti ndi-ob͕eye,Ọ ledaghi kwa ndi-nkpọrọ-Ya.

34. Ka elu-igwe na ala to Ya,Ha na oké osimiri, na ihe ọ bula nke nākpughari nime ha.

Abù Ọma 69