Abù Ọma 69:13 Bible Nso (IGBOB)

Ma mu onwem, anamekpere Gi ekpere, Jehova, na mb͕e ọ nātọ Gi utọ:Chineke, n'iba-uba nke ebere-Gi,Zam n'ezi-okwu nke nzọputa-Gi.

Abù Ọma 69

Abù Ọma 69:9-15