Abù Ọma 68:6 Bible Nso (IGBOB)

Chineke nēme ndi nání ha nọ ka ha biri n'ulo:Ọ nēme ka ndi-nkpọrọ puta ba n'ebe ihe nāgara ha nke-ọma:Ma ndi nēwezuga onwe-ha bi n'ala kpọrọ nku.

Abù Ọma 68

Abù Ọma 68:1-13